{
	"@metadata": {
		"authors": [
			"Goodymeraj",
			"Karen",
			"Lebron jay",
			"Nwonwu Uchechukwu P",
			"Oby Ezeilo",
			"Olugold",
			"Senator Choko",
			"Timzy D'Great",
			"Matma Rex",
			"Woytecr",
			"Sayvhior",
			"King ChristLike",
			"Iwuala Lucy"
		]
	},
	"discussiontools": "Ngwá ọrụ mkparịta ụka",
	"discussiontools-autotopicsubpopup-body": "{{GENDER:|Ị}} ga-anata ozi mgbe mmadụ tinyere okwu ọhụrụ n'ebe akpamnkata a. I nwere ike idozi ebe ọkwa nnata ozi gi n'ebe nhọrọ gị.",
	"discussiontools-autotopicsubpopup-dismiss": "Ọdịmma, Aghọtara m ya.",
	"discussiontools-autotopicsubpopup-preferences": "Dezie ebe nhọrọ dị iche iche",
	"discussiontools-autotopicsubpopup-title": "Edebanyela aha {{GENDER:|gị}}",
	"discussiontools-defaultsummary-reply": "Zaghachi",
	"discussiontoolsdebug-title": "Nhazi data ngwaọrụ mkparịta ụka",
	"discussiontoolsdebug-pagetitle": "Aha ibe",
	"discussiontoolsdebug-intro": "Ibe a na-egosipụta ka [https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Extension:DiscussionTools ndọtị ngwaọrụ mkparịtaụka] si amata njikọ na nkọwa ndị dị na ibe '''[[:$1]]'''. I nwere ike ịhụ na ọ bara uru na nwepụ nsogbu site na ndọtị ma ọ bụ ịghọta ka o si arụ ọrụ. Otu ozi ahụ dị na [[$2|discussiontoolspageinfo API]].",
	"discussiontools-desc": "Ngwaọrụ iji kwalite ibe mkparịta ụka.",
	"discussiontools-emptystate-button": "Bido mkparịtaụka",
	"discussiontools-emptystate-desc": "[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-talkpages}}|Ibe nkata]] bụ ebe ndị mmadụ na-akparịta ụka otu ha ga-esi mee ka ndinaya dị na {{SITENAME}} bụrụ ọkacha mma. {{GENDER:|Ị}} nwere ike iji ibe a malite mkparịtaụka gị na ndị ọzọ otu a ga-esi kwalite [[:{{SUBJECTPAGENAME}}]].",
	"discussiontools-emptystate-desc-self": "Ndị nọ na{{SITENAME}} nwere ike iji  [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage}}|ibe nkata]] wee gosi oha ozi {{GENDER:|gị}}, a ga-ezitere gi ozi mgbe ha mere nke a.",
	"discussiontools-emptystate-desc-self-anon": "Ndị nọ na {{SITENAME}} nwere ike iji [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage-anon}}|ibe nkata]] wee zie ọha mmadụ  ọzị maka ndezi eji Adịresị IP {{GENDER:|ị}} ji arụ ọrụ ugbu a mee.\n\nỌtụtụ adịresị IP na-agbanwe mgbe ụfọdụ, ma ọtụtụ ndị ọzọ na-ejikwa ya. I nwere ike  [$1 keputa akaụntu] maọbụ [$2 banye] iji gbochie mgbagwoju anya n'ọdịnihu n'etiti gi na ndị ojieme ndị ọzọ pụgoro n'ebe ndebanye aha ha. I mepụta akaụntu na-ezokwa IP adịresị gị.",
	"discussiontools-emptystate-desc-self-temp": "Ndị mmadụ nọ na {{SITENAME}} nwere ike iji [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage}}|ibe nkata]] a biputa ozi ọha maka {{GENDER:|gị}}.\n\nN'ikpeazụ, [[{{MediaWiki:tempuser-helppage}}|peeji a ga-agwụ]]. Iji nọgide na-enweta ọkwa, na ịnweta atụmatụ ndị ọzọ, [$1 mepee akaụntụ] ma ọ bụ [ $2 banye].",
	"discussiontools-emptystate-desc-user": "[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage}}|Ibe nkata]] bụ ebe ndị mmadụ na-akpa otu a ga-esi mee ndịnaya ndị dị na {{SITENAME}} ka ọ bụrụ ọ kacha mma. Bido nkata ọhụrụ iji nwee mmekọọ maọbụ jikọọ {{GENDER:{{PAGENAME}}|gị na}} [[:{{SUBJECTPAGENAME}}|{{PAGENAME}}]]. Ihe ọ bụla {{GENDER:|ị}} kwuru ebe a, onye ọbụla ga-ahụ ya.",
	"discussiontools-emptystate-desc-user-anon": "[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage-anon}}|Ibe nkata]] Nke a bụ ebe ndị mmadụ na-akpa ka aga-esi mee ndịnaya ndị dị na {{SITENAME}} ka ọ bụru ọkacha mma. Were ihu akwukwọ a bido mkparịtaụka banyere ndezi eji IP adiresị a wee mee. Ihe ọ bụla {{GENDER:|ị}} kwuru ebe a ga-adị ebe onye ọbụla ga-ahụ ya. Ọtụtụ IP adiresị na-agbanwe ugboro ugboro, ma ọtụtụ mmadụ na-eji ya arụ ọrụ.",
	"discussiontools-emptystate-desc-user-temp": "Jiri [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage-temp}}|ibe nkata]] a malite mkparịta ụka {{GENDER:{{PAGENAME}}|gị na}} [[:{{SUBJECTPAGENAME}}|{{PAGENAME}}]] gbasara otu a ga-esi eme ka {{SITENAME}} ka mma. Ihe ọbụla {{GENDER:|ị}} kwuru ga-apụta ìhè n'ihu ọha ka ndị ọzọ hụ. Ebe ọ bụ na [[:{{SUBJECTPAGENAME}}|{{PAGENAME}}]] bụ [[{{MediaWiki:tempuser-helppage}}|akaụntụ nwa oge]], ibe nkata a ga-emecha gwụchaa. [[{{MediaWiki:tempuser-helppage}}|Mụtakwuo]].",
	"discussiontools-emptystate-title": "Bido mkparitaụka maka {{SUBJECTPAGENAME}}",
	"discussiontools-emptystate-title-self": "{{GENDER:|Nnọọ}} na peeji Ṅkàtá gi",
	"discussiontools-emptystate-title-self-anon": "{{GENDER:|Nnọọ}} na peeji Ṅkàtá a",
	"discussiontools-emptystate-title-self-temp": "{{GENDER:|Nnọọ}} na ibe mkparịta ụka nwa oge gị",
	"discussiontools-emptystate-title-user": "Bido mkparịta ụka {{GENDER:{{PAGENAME}}|gị na}} {{PAGENAME}}",
	"discussiontools-emptystate-title-user-anon": "{{GENDER:|Nnọọ}} na peeji Ṅkàtá a",
	"discussiontools-emptystate-title-user-temp": "Bido mkparịta ụka {{GENDER:{{PAGENAME}}|gị na}} {{PAGENAME}}",
	"discussiontools-error-comment-conflict": "{{GENDER:|Okwu gị}} enweghị ike ịchekwa n'ihi na onye ọzọ kwuru oge ị chọrọ i kwu nke gị. Biko nwaa ọzọ, ma ọ bụ bugharịa peeji ahụ ka ilele okwu ndị ọhụrụ.",
	"discussiontools-error-comment-disappeared": "A hụghị okwu {{GENDER:|ị}} na-azaghachị n'ihu akwụkwọ a. Ọ nwere ike ọ bụrụ na ehichaala ya maọbụ wega ya n'ihu akwụkwọ ọzọ.",
	"discussiontools-error-comment-disappeared-reload": "Biko bipụtagharịa ihu akwụkwọ a",
	"discussiontools-error-comment-is-transcluded": "Agaghị enwe ike iji nkokọ a\"{{int:discussiontools-replylink}}\" wee zaghachi okwu a. Iji zaghachi okwu a biko {{GENDER:|were}} otu ibe akwụkwọ eji eme ndezi site n'ịpị aka na \"$1\".",
	"discussiontools-error-comment-is-transcluded-title": "Agaghị eji nkokọ nke a \"{{int:discussiontools-replylink}}\" azaghachi okwu a maka na-esi n'ihu akwụkwọ ọzọ weta ya. Ịji ịzaghachi, biko {{GENDER:|gaa}} na ebe a: [[$1]]",
	"discussiontools-error-comment-not-saved": "Agaghị enwe ike ibipụta ihe ị dere n'ihu akwụkwọ nke ọhụụ. I ji hụụ mgbanwe ọhuụ, kọpịrị ihe ị dere tinye ma  browza  ka o wee buputagharịa ihu akwụkọ a ọzọ.",
	"discussiontools-error-lint": "Agaghị enwe ike ịzaghachi ihe ndị e  kwuru n'ihu akwụkwọ a n'ihi enwere ndeghe na Wikitext. {{GENDER:|Ị}} nwere ike ịmụta maka ndeghe a site [$1 ịgụ maka ndetu ahụ], jụọ maka enyemaka site [$2 n'ide ihe ebe a] maọbụ ịdezi ndeghe a site [$3 imepe ndezi na peeji ahụ n'ozuzu].",
	"discussiontools-error-noswitchtove": "Ewela iwe, ngafe na ndezi nke ana-ahụ anya adịghi ugbu a n'ihi na-achọpụtara na <b>$1</b> dị n'ihe {{GENDER:|I}} dere. [https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Help:DiscussionTools/Reply_tool_visual_mode_limitations Mụtakwuo].",
	"discussiontools-error-noswitchtove-extension": "Ndọtị maọbụ nhazi mkpụrụokwu ebemsidee",
	"discussiontools-error-noswitchtove-table": "sintas edere n'ọgbara n'ọgbara",
	"discussiontools-error-noswitchtove-template": "ngwa mmepụta sintas",
	"discussiontools-error-noswitchtove-title": "Usoro ndezi nke a na-ahụ anya adịghị",
	"discussiontools-findcomment-results-id": "Okwu e kwuru site na ID e nyere apụtala na {{PLURAL:$1|page|ibe}} ndị a na-esonu:",
	"discussiontools-findcomment-results-name": "Okwu e kwuru site na aha ahụ e nyere apụtala na {{PLURAL:$1|page|ibe}} ndị a na-esonu:",
	"discussiontools-findcomment-label-idorname": "Dee ID maọbụ aha",
	"discussiontools-findcomment-gotocomment": "Ọ bụrụ na ọ pụta na mgbanwe dị ugbu a nke e mena otu ibe, {{GENDER:|I}} nwere ike [[Special:GoToComment/$1|iji nkokọ a gaa kpọmkwem na nkata a kpara]]. Ma ọ bụghị ya, ọ  ga-edugharị laghachị na nsonaazụ ọchịchọ ndị a.",
	"discussiontools-findcomment-label-search": "Chọọ",
	"discussiontools-findcomment-noresults": "Enweghị mpụtara ọbụla.",
	"discussiontools-findcomment-results-notcurrent": "(Odịghị na mgbanwe dị ugbua )",
	"discussiontools-findcomment-results-transcluded": "(Ezigharịrị site n'ibe ọzọ)",
	"discussiontools-findcomment-title": "Chọta okwu",
	"discussiontools-ledesection-button": "Mụtakwuo maka ibe a",
	"discussiontools-ledesection-title": "Banyere ibe nkata a",
	"discussiontools-limitreport-errorreqid": "Akọrọngwa eji akpa nkata adịghị mma nata ikike",
	"discussiontools-limitreport-timeusage": "Oge iji Akọrọngwa eji akpa nkata",
	"discussiontools-limitreport-timeusage-value": "$1 {{PLURAL:$1|second|nkeji}}",
	"discussiontools-newtopic-missing-title": "Biko wepụta aha maka {{GENDER:|isiokwu mkparịta ụka gị}}.",
	"discussiontools-newtopic-missing-title-prompt": "{{GENDER:|I}} wepụtabeghị aha maka isiokwu mkparịtaụka {{GENDER:|gị}}. O doro gị anya na {{GENDER:|Ị}} chọrọ itinye isiokwu a na-enweghị aha?",
	"discussiontools-newtopic-placeholder-title": "Isiokwu",
	"discussiontools-newtopicssubscription-button-subscribe-label": "Debanye aha",
	"discussiontools-newtopicssubscription-button-subscribe-tooltip": "Debanye aha ka I nweta ọkwa ozi mgbe a malitere isiokwu ọhụrụ na ibe a",
	"discussiontools-newtopicssubscription-button-unsubscribe-label": "kagbuo ndebanye aha",
	"discussiontools-newtopicssubscription-button-unsubscribe-tooltip": "Kagbuo ndebanye aha gị ka Ị kwụsị ịnata ọkwa ozi mgbe a malitere isiokwu ohụrụ na ibe a",
	"discussiontools-newtopicssubscription-notify-subscribed-body": "{{GENDER:|Ị}} ga-enweta ọkwa ozi mgbe a malitere isiokwu ọhụrụ na ibe a.",
	"discussiontools-newtopicssubscription-notify-subscribed-title": "{{GENDER:|Ị}} debanyela aha",
	"discussiontools-newtopicssubscription-notify-unsubscribed-body": "{{GENDER:|Ị}} gaghịzị na-enweta ọkwa ozi mgbe ọbụla a malitere isiokwu ọhụrụ na ibe a.",
	"discussiontools-newtopicssubscription-notify-unsubscribed-title": "{{GENDER:|Ị}} kagbuola ndebanye aha gị",
	"discussiontools-notification-added-topic-header-bundled": "{{PLURAL:$1|One new topic|$1 new topics|100=99+ Isiokwu ọhụrụ}} na \"<strong>$2</strong>\".",
	"discussiontools-notification-added-topic-header-compact": "$3: <em>$4</em>",
	"discussiontools-notification-added-topic-view": "Lelee isiokwu",
	"discussiontools-notification-comment-thank-header": "$1 {{GENDER:$2|kelere}} {{GENDER:$4|gị}} maka okwu gị na \"<strong>$3</strong>\".",
	"discussiontools-notification-comment-thank-header-bundled": "{{PLURAL:$1|One person|$1 people|100=99+ Ndị mmadu}} kelere {{GENDER:$3|gị}} maka okwu gị na \"<strong>$2</strong>\"",
	"discussiontools-notification-comment-thank-header-compact": "$1 {{GENDER:$2|kelere}} {{GENDER:$3|gị}}",
	"discussiontools-notification-removed-topic-body": "E nwere ike, {{GENDER:|Ị}} gaghizi anata ọkwa ozi gbasara {{PLURAL:$1| isiokwu a|isiokwu ndị a}}.",
	"discussiontools-notification-removed-topic-header": "Edobere ma ọ bụ wepụ isiokwu \" <strong>$4</strong> \" pụọ ná $3 .",
	"discussiontools-notification-removed-topic-header-bundled": "E dowere maọbụ wepụ {{PLURAL:$1|One topic was|$1 topics were|100=99+ isiokwu gasị}} pụọ na $2",
	"discussiontools-notification-removed-topic-header-compact": "E dowere maọbụ wepụ isiokwu \"<strong>$4</strong>\"",
	"discussiontools-notification-removed-topic-view": "Lee ịhụ a",
	"discussiontools-notification-removed-topic-disable": "Kwụsị ịnata ọkwa ozi dị ka nke a",
	"discussiontools-notification-removed-topic-disabled-title": "{{GENDER:|Ị}} gaghịzi  na-enweta ọkwa ọzi ọzọ mgbe edokwara ma ọ bụ wepụ isiokwu.",
	"discussiontools-notification-removed-topic-disabled-body": "Ị nwere ike ịgbanwe nke a na [[Special:Preferences#mw-prefsection-echo-echosubscriptions|nhọrọ gị]]",
	"discussiontools-notification-topic-hidden": "(E wepụla isiokwu)",
	"discussiontools-notification-subscribed-new-comment-header": "$1 {{GENDER:$2|zaghachịrị}} na \"<strong>$4</strong>\".",
	"discussiontools-notification-subscribed-new-comment-header-bundled": "{{PLURAL:$1|One new reply|$1 new replies|100=99+ nzaghachị ọhụrụ}} na \"<strong>$3</strong>\".",
	"discussiontools-notification-subscribed-new-comment-view": "Lee ihe ndị e kwuru/dere",
	"discussiontools-pageframe-latestcomment": "Okwu kacha ọhụrụ: $1 sitere n'aka $2 n'isiokwu $3",
	"discussiontools-pageframe-latestcomment-notopic": "Isiokwu kacha ọhụrụ: $1 sitere n'aka $2",
	"discussiontools-pagetitle-newtopic": "Na-amalite isiokwu ọhụrụ na $1",
	"discussiontools-pagetitle-reply": "Na-azaghachi na $1",
	"discussiontools-permalink-comment-copied": "Ịkọpịala nkokọ jikọrọ okwu a ga na-ebe ndokwa njikọ",
	"discussiontools-postedit-confirmation-published": "Ebipụtala ihe ị dere",
	"discussiontools-postedit-confirmation-topicadded": "E tinyela isiokwu gị",
	"discussiontools-preference-autotopicsub": "Debanye aha na isiokwu na-akpaghị aka",
	"discussiontools-preference-autotopicsub-help": " Mgbe {{GENDER:|Ị}} bidoro nkata ọhụụ maọbụ okwu ọhụụ na mkparịtaụka dị adị, ị ga-enweta ozi ozigbo iji gwa gị na ndị ọzọ dere okwu ọhụụ",
	"discussiontools-preference-description": "Na-enye ikike ịrụ ọrụ maka njirimara ibe nkata ndi a ka na-anwale:\n*[https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/Usability Show metadata] gbasara nkata ọbụla n'otu n'otu ma na-enye ọdịdị ibe ọrụ ikike ịrụ ọrụ.\n\nỊ nwere ike ime ka njirimara ndị a dị ka Ị si chọọ ya site na [[Special:Preferences#mw-prefsection-editing-discussion|nhọrọ]] gị\n\nA ga-etinye ihe nkwalite ndị dị ọhụrụ na [https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/Updates talk pages ibe ozi ọhụrụ maka ọrụ a].\n\nBiko Ọkwa dị mkpa:\n* Ka oge na-aga, a ga-na-agbakwụnye njirimara ibe ndị ọhụrụ a ga-anwale\n* Ụfọdụ ihe njirimara na-egosi n'elu nwere ike ọ gaghị apụta na wiki gị ugbu a.",
	"discussiontools-preference-discussion-link": "https://www.mediawiki.org/wiki/Talk:Talk_pages_project",
	"discussiontools-preference-gadget-conflict": "Iji mee ka nzaghachi dị ngwa ngwa, Ị [[$1|ga-agbanyụrịrị akụrụngwa Mkparịtaụka Ndoahụ]]",
	"discussiontools-preference-info-link": "https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Talk_pages_project/Feature_summary",
	"discussiontools-preference-label": "Akọrọngwa akpamnkata",
	"discussiontools-preference-newtopictool": "ikike itinye isiokwu ozigbo ozigbo",
	"discussiontools-preference-newtopictool-createpage": "Mgbe m na-eleta ibe mkparịtaụka nke a na-ekebeghị",
	"discussiontools-preference-newtopictool-createpage-editor": "Mepee ngwa ndezi wiki",
	"discussiontools-preference-newtopictool-createpage-newtopictool": "Tinye aka itinye isiokwu ọhụrụ",
	"discussiontools-preference-newtopictool-help": "Nke a ga-egosi gị usoro ntinye isiokwu ọhụụ",
	"discussiontools-preference-replytool": "ikike nzaghachi ozi ozigbo ozigbo",
	"discussiontools-preference-replytool-help": "Nke a ga-egosi gị nkokọ ị ga eji zaghachi ozi site n'otu mpị aka",
	"discussiontools-preference-sourcemodetoolbar": "ikike akọrọngwa ndezi ka dị na isi iyi/isi ebe nweta",
	"discussiontools-preference-sourcemodetoolbar-help": " Nke a ga-etinye akọrọngwa toolbar maka nzaghachi ozi ozigbo ozigbo nakwa ntinye njirimara isiokwu ozigbo ozigbo, isi ebe nweta gbakwụnyere ụzọ mkpirisi maka itinye nkokọ",
	"discussiontools-preference-summary": "Ị nwere ike ịmụtakwu maka atụmatụ ndị a site n'ịgụ [https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Talk_pages_project/Feature_summary nchịkọta gbasara njirimara].",
	"discussiontools-preference-topicsubscription": "Gbanye ndenye aha isiokwu",
	"discussiontools-preference-topicsubscription-help": "Nke a ga- eme ka i nwee ike idenye aha iji nata ọkwa/ozi maka onye kwuru ihe ọ bụla gbasara isiokwu di iche iche",
	"discussiontools-preference-visualenhancements": "Gosi ihe omume mkparịta ụka",
	"discussiontools-preference-visualenhancements-help": "Nke a ga-enye ọdịdị ibe nkata ọhụrụ ikike ịrụ ọrụ nke gụnyere ozi gbasara kaosigaa na mkparịtaụka ọbụla n'otu n'otu",
	"discussiontools-replybutton": "{{GENDER:|Zaghachi}}",
	"discussiontools-replylink": "{{GENDER:|zaghachi}}",
	"discussiontools-replywidget-abandon": "O doro {{GENDER:|gị}} anya na ị chọrọ itufu isiokwu ị na-ede?",
	"discussiontools-replywidget-abandon-discard": "Tufuo okwu",
	"discussiontools-replywidget-abandon-keep": "Dere gawa",
	"discussiontools-replywidget-abandontopic": "O doro {{GENDER:|gị}} anya na ị chọrọ itufu isiokwu ị na-ede?",
	"discussiontools-replywidget-abandontopic-discard": "Tufuo isiokwu",
	"discussiontools-replywidget-abandontopic-keep": "Dere gawa",
	"discussiontools-replywidget-advanced": "Ogo dị elu",
	"discussiontools-replywidget-anon-warning": "<strong>Ị banyeghị.</strong> Iji nweta ọkwa ozi mgbe mmadụ zaghachịrị ma nwetakwa njirimara n'aha gị kama iji adịresị IP gị, Ị nwere ike [$1 banye] maọbụ [$2 mepee akaụntụ].",
	"discussiontools-replywidget-autocreate-warning": "<strong>I debanyeghị aha gị. </strong> Ozugbo I mere ndezi, a ga-emepere gị akaụntụ nwa oge. [[$3|Mụtakwuo]]. [$1 Banye] maọbụ [$2 mepee akaụntụ] ka I nwee ike nata ọkwa ozi mgbe mmadụ zaghachịrị mgbe akaụtụ nwa oge a kwụsịrị ọrụ nakwa inweta njirimara ndị ọzọ.",
	"discussiontools-replywidget-cancel": "Kagbuo",
	"discussiontools-replywidget-feedback": "{{GENDER:|Kesaa ozi nzighachi}} maka njirimara a",
	"discussiontools-replywidget-feedback-link": "https://www.mediawiki.org/wiki/Talk:Talk_pages_project/Replying",
	"discussiontools-replywidget-keyboard-shortcut-submit": "Ị nwere ike ịpị $1 iji nyefee azịza gị",
	"discussiontools-replywidget-loading": "ọ ka na-ebudata",
	"discussiontools-replywidget-mention-prefix": "@",
	"discussiontools-replywidget-mention-tool-header": "Chọta aha ọnye ọrụ: $1",
	"discussiontools-replywidget-mention-tool-title": "Kpọọ aha onye ọrụ",
	"discussiontools-replywidget-mode-source": "Ebe m si nweta",
	"discussiontools-replywidget-mode-visual": "Nhụrụ anya",
	"discussiontools-replywidget-newcomments-button": "Gosi $1 {{PLURAL:$1|comment|okwu ndị}} dị ọhụrụ",
	"discussiontools-replywidget-newtopic": "{{GENDER:|Tinye}} isiokwu",
	"discussiontools-replywidget-placeholder-newtopic": "Nkọwa",
	"discussiontools-replywidget-placeholder-reply": "{{GENDER:|Zaghachi}} nye {{BIDI:$1}}",
	"discussiontools-replywidget-preferences": "Mmasị",
	"discussiontools-replywidget-preview": "Gosi nkirimaàtụ̀",
	"discussiontools-replywidget-reply": "{{GENDER:|Zaghachi}}",
	"discussiontools-replywidget-return-to-newtopic": "Laghachi na isiokwu ọhụrụ",
	"discussiontools-replywidget-return-to-reply": "Laghachị na nzaghachị",
	"discussiontools-replywidget-signature-body": "Agbanweela $1 ka ọ ghọrọ mbinyeaka {{GENDER:|gị}} Iji megharịa nke a, denye $2. \nMatakwa na itosịghị iji akọrọngwa a wee binye aka n'ihe e kwuru. A ga-etinye mbinye aka gị ozigbo",
	"discussiontools-replywidget-signature-title": "Achọpụtala akara mbinye aka gị",
	"discussiontools-replywidget-summary": "Nchịkọta",
	"discussiontools-replywidget-terms-click": "Site na-ịpị \"$1\"aka, {{GENDER:|Ị}} kwetala n'usoro okwu ojiji nke Wiki a",
	"discussiontools-replywidget-transcluded": "A ga-echekwa ihe ị kwuru na [[$1]].",
	"discussiontools-replywidget-watchthis": "Gbakwunye ihu akwụkwọ a na [[Special:Watchlist|watchlist]] gị",
	"discussiontools-signature-prefix": "&#32;",
	"discussiontools-target-comment-missing": "E nweghị ike ihụ okwu a. O nwere ike ọ bụrụ na-ehichapụla ya maọbụ bugharịa ya.",
	"discussiontools-target-comments-missing": "Enweghị ike ihụ okwu ọhụụ. O nwere ike bụrụ na-ehichapụla ya maọbụ bugharịa ya.",
	"discussiontools-target-heading-missing": "Achọtanwughị isiokwu a. O nwere ike ịbụ na e hichaala, bugharịa maọbụ gbanwee aha ya.",
	"discussiontools-target-comment-found-moved": "Ahụnwughị okwu a n'ibe a, mana ọ dị na {{PLURAL:$1|page|ibe ndị a}} na-esonu:",
	"discussiontools-target-heading-found-moved": "Ahụnwughị okwu a n'ibe a, mana ọ dị na {{PLURAL:$1|page|ibe ndị a}} na-esonu:",
	"discussiontools-topicheader-authorcount": "$1 {{PLURAL:$1|onye|ndị mmadụ}} nọ na mkparita uka",
	"discussiontools-topicheader-commentcount": "$1 {{PLURAL:$1|ikwu | ọnụ okwu}}",
	"discussiontools-topicheader-latestcomment": "Okwu kacha ọhụrụ: $1",
	"discussiontools-topicsubscription-action-subscribe-button": "Debanye aha",
	"discussiontools-topicsubscription-action-subscribe-prompt": "Debanye aha maka isiokwu a?",
	"discussiontools-topicsubscription-action-subscribe-prompt-newtopics": "Debanye aha maka ịnata ọkwa ozi gbasara isiokwu ọhụrụ na ibe a?",
	"discussiontools-topicsubscription-action-unsubscribe-button": "Wepụ aha gị",
	"discussiontools-topicsubscription-action-unsubscribe-prompt": "Wepụ aha gi na nnataozi gbasara isiokwu a?",
	"discussiontools-topicsubscription-action-unsubscribe-prompt-newtopics": "Wepụ aha gị n'ịnata ọkwa ozi gbasara isiokwu ọhụrụ na peeji a?",
	"discussiontools-topicsubscription-button-subscribe": "Debanye aha",
	"discussiontools-topicsubscription-button-subscribe-label": "Debanye aha",
	"discussiontools-topicsubscription-button-subscribe-tooltip": "{{GENDER:|Debanye aha}} gị maka nnata ozi banyere okwu ọhụụ",
	"discussiontools-topicsubscription-button-unsubscribe": "Kagbuo ndebanye aha gị",
	"discussiontools-topicsubscription-button-unsubscribe-label": "Wepụ aha",
	"discussiontools-topicsubscription-button-unsubscribe-tooltip": "{{GENDER:|Wepụ aha}} ka ị kwụsị ịnata ozi maka okwu ọhụrụ.",
	"discussiontools-topicsubscription-error-not-found-body": "Ahụghị aha nnata ozi egosiri na URL",
	"discussiontools-topicsubscription-error-not-found-title": "Ahụghị aha nnata ozi",
	"discussiontools-topicsubscription-notify-subscribed-body": "{{GENDER:|Ị}} ga-anata ọ́kwà maka okwu ọhụụ ndị e kwuru n'isiokwu a",
	"discussiontools-topicsubscription-notify-subscribed-title": "{{GENDER:|I}} tinyela aha ịdị na-anata ozi!",
	"discussiontools-topicsubscription-notify-unsubscribed-body": "{{GENDER:|Ị}} gaghị na-anatazi ọ́kwà ozi ọzọ maka okwu ọhụrụ e kwuru n'isiokwu a",
	"discussiontools-topicsubscription-notify-unsubscribed-title": "{{GENDER:|Ị}} wepụla aha gị ịdị na-anata ozi",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-actions": "Omume",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-created": "Nke mbụ {{GENDER:|edebanyela aha}}",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-newtopics-label": "Isiokwu ndị ọhụrụ",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-notified": "Ọkwa ozi kacha dị ọhụrụ",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-notified-never": "Enwetụbeghị",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-page": "Ihu akwụkwọ",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-topic": "Isiokwu",
	"discussiontools-topicsubscription-pager-unsubscribe-button": "Wepụ aha",
	"discussiontools-topicsubscription-preferences-editsubscriptions": "Dezie ndenye aha gị",
	"discussiontools-topicsubscription-special-intro": "Ndebanye aha na-enye {{GENDER:|gị}} ohere ịgbaso isiokwu dị na ibe nkata gasi. Mgbe mmadụ zaragachịrị isiokwu ahụ, ị ga-enweta ọkwa.\n\nHazie otu na ebe ị na-enweta ọkwa ndị a na [[Special:Preferences#mw-prefsection-echo|ihe ị chọrọ]].",
	"discussiontools-topicsubscription-special-title": "Ndenye aha maka Isiokwu",
	"echo-category-title-dt-subscription": "Ibe nkàtá {{PLURAL:$1| ndenye aha|ndenye ahagasi}}",
	"echo-category-title-dt-subscription-archiving": "Ibe nkata {{PLURAL:$1| na-edebe ihe ndekọ}}",
	"echo-pref-tooltip-dt-subscription": "Gwa m mgbe mmadụ tinyere okwu ọhụrụ na isiokwu m {{GENDER:|debanyere aha}} na ya",
	"echo-pref-tooltip-dt-subscription-archiving": "Gwa m mgbe ọbụla edowee maọbụ wepụrụ isiokwu m {{GENDER:|debanyere aha}} na ya pụọ  n'ibeọ dịbu, maọbụ ọ bụrụ na apụghị izipụ ọkwa ozi gbasara okwu ọhụrụ n'isiokwu ahụ n'ihi mkpatara ndị ọzọ",
	"discussiontools-comments-before-first-heading-category-desc": "Ibe nkata ahụ nwere okwu ndịdị na nkega Iede (tupu isiokwu nke mbụ). Nke a nwere ike ịkpata Iede maọbụ okwu dị iche iche igosipụta n'ụzọ n'ezighi ezi, nkekanke n'ekwentị maọbụ na ngwanrọ ekwentị",
	"tag-discussiontools-added-comment-description": "E tinyere okwu na ndezi a",
	"tag-discussiontools-description": "Ndezi eji akọrọngwa mkparịta ụka mee",
	"tag-discussiontools-edit": "Nkọwa edeziri",
	"tag-discussiontools-edit-description": "onye ọrụ ji akọrọngwa mkparịta ụka dezie okwu di adị",
	"tag-discussiontools-newtopic": "[{{int:discussiontools-replywidget-newtopic-link}} New topic]",
	"tag-discussiontools-newtopic-description": "Onye ọrụ ji akọrọngwa mkparịta ụka tinye isiokwu ọhụụ",
	"tag-discussiontools-reply-description": "Onye ọrụ jiiri akọrọngwa mkparịtaụka wee zaghachi okwu",
	"tag-discussiontools-source-description": "Ngwá ọrụ mkparịta ụka nọọrọ na ọnọdụ nsinweta ya",
	"tag-discussiontools-source-enhanced-description": "Ngwá ọrụ mkparịta ụka nọọrọ na ọnọdụ nsinweta ya yana ebe ngosi ọrụ",
	"tag-discussiontools-visual-description": "Ngwá ọrụ mkparịta ụka nọọrọ na ndezi nke ana-ahụ anya"
}
